Nkọwa okwu logo
Beta

ónyéǹdümödų

onyeǹdụmọdụ̀

Wordonyeǹdụmọdụ̀
Definitions

Noun

1.a wise and trusted counsellor or adviser; mentor

Variationsonye ǹdụ̀mọdụ̀
Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m onyendụmọdụ

A chọrọ m onyendụmọdụ

I want a mentor

Onye mere gị onyendụmọdụ n'okwu a?

Onye mere gị onyendụmọdụ n'okwu a?

who made you an adviser in this issue?

Anyị nwere onyendụmọdụ ọhụrụ n'ụlọakwụkwọ anyị.

Anyị nwere onyendụmọdụ ọhụrụ n'ụlọakwụkwọ anyị.

We have a new counsellor in our school.

Emeka bụ onyendụmọdụ n'obodo ya.

Emeka bụ onyendụmọdụ n'obodo ya.

Emeka is a counsellor in his village.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.