ónyéíró
onyeirō
Word | onyeirō |
Definitions | Noun 1.an enemy; an antagonist; an adversary |
Variations | onye irō |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Enweghị m onyeiro na ndu m.
Enweghị m onyeiro na ndu m.
I don't have an enemy in my life.
Ọ pụtara na ọ bụ onyeiro gị?
Ọ pụtara na ọ bụ onyeiro gị?
Does it mean he is your enemy?
Onyeiro ya bịara mmemme ya.
Onyeiro ya bịara mmemme ya.
His enemy came to his ceremony.
Ekwensu bụ onyeiro mmadụ.
Ekwensu bụ onyeiro mmadụ.
The devil is man's enemy.