òtìtó
òtìto
| Word | òtìto |
| Definitions | Noun 寍t石 1.expression of approval or admiration for someone; praise |
| Variations | òtùto |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Mmadụ niile nyere ya otito maka ihe o mere.
Mmadụ niile nyere ya otito maka ihe o mere.
Everybody praised him for what he did.
Otito m niile ga-agara gị.
Otito m niile ga-agara gị.
All my praises will be ascribed to you.
Otito dịrị Chineke!
Otito dịrị Chineke!
Praise be to God!
Ọgba ka e too ya na-agbaji ukwù
Ọgba ka e too ya na-agbaji ukwù
A dancer who performs for the sake of attracting attention usually dislocates his waist
káì
kaì
| Word | kaì |
| Definitions | Interjection 1.expression of surprise, shock, or admiration 2.expressing anger or frustration; damn |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Kai! Nwatakịrị nwaanyị nke a mara mma!
Kai! Nwatakịrị nwaanyị nke a mara mma!
Damn! This young girl is beautiful.
Kaị! Ọ bụ gịnị na-eme?
Kaị! Ọ bụ gịnị na-eme?
Damn! What is happening?