góòlù
goòlù
Word | goòlù |
Definitions | Noun 1.a score, achieved in a ball game eg. soccer; goal (game) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Goolu ahụ o nyere mere anyị ji merie.
Goolu ahụ o nyere mere anyị ji merie.
That goal she scored made us win.
Könēl
Kọnēl
Word | Kọnēl |
Definitions | Noun 1.A rank in the army that is above lieutenant colonel; a person who has achieved this rank. |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kọnel na-akpọ gị.
Kọnel na-akpọ gị.
Colonel is calling you.
M nweta ọkwa kọnel a, m gbuo otu ehi.
M nweta ọkwa kọnel a, m gbuo otu ehi.
I will kill a cow if I get this colonel's rank.
Kọnel nke a makarịrị nwaanyị na mma.
Kọnel nke a makarịrị nwaanyị na mma.
This colonel is finer than a lady.
Ọ bụ naanị ndị kọnel ka a kpọrọ nzukọ a.
Ọ bụ naanị ndị kọnel ka a kpọrọ nzukọ a.
This meeting is for only colonels.