àchàrà
àchàrà
Word | àchàrà |
Definitions | Noun 憲 1.generic name for coarse grass or straw, including bamboo (Oxytenanthera sp.), elephant grass (Pennisetum purpureum) and spear-grass (Imperata cylindrica) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E ji achara arụ ụlọ ata.
E ji achara arụ ụlọ ata.
Straws are used in building thatch house.
Ọ munyere ọkụ n'achara kpọrọ akpọ.
Ọ munyere ọkụ n'achara kpọrọ akpọ.
He set fire on the dry grass.
Achara juru n'ọhịa ahụ.
Achara juru n'ọhịa ahụ.
Bamboo is plenty in that bush.
Anụrụ m na isi achara na-achụ agwọ.
Anụrụ m na isi achara na-achụ agwọ.
I heard that the smell of lemon grass drives snake away.
Ọ na-aṅụ mmiri oji sie achara ahụ.
Ọ na-aṅụ mmiri oji sie achara ahụ.
She is drinking the water used in boiling that lemon grass.
ötósï
ọtosị
Word | ọtosị |
Definitions | Noun 1.bamboo (compare àchàlà) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha ji osisi ọtọsị rụọ ụlọ ha
Ha ji osisi ọtọsị rụọ ụlọ ha
They used bamboo to build their house
Ọ bụ osisi ọtọsị ka e ji rụọ ụlọ ahụ.
Ọ bụ osisi ọtọsị ka e ji rụọ ụlọ ahụ.
That house was built with bamboo.
Kedụ ebe m ga-enweta osisi ọtọsị?
Kedụ ebe m ga-enweta osisi ọtọsị?
Where will i get bamboo stick?
Nna m ji osisi ọtọsị kwee ji ya.
Nna m ji osisi ọtọsị kwee ji ya.
My father used bamboo stick to stake his yam.