bó ébùbó
bo ebùbo
Word | bo ebùbo |
Definitions | Active verb 1.allege; accuse; charge (offence); levy |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị na-ebo gị ebubo ohi.
Anyị na-ebo gị ebubo ohi.
We are charging you for robbery.
Ndị boro ya ebubo abịaghị ụlọikpe.
Ndị boro ya ebubo abịaghị ụlọikpe.
Those who accused him did not come to court.
E boro ya ebubo ụgha.
E boro ya ebubo ụgha.
She was accused falsely.
Ibo mmadụ ebubo ihe o meghị adịghị mma.
Ibo mmadụ ebubo ihe o meghị adịghị mma.
To accuse someone of what he did not do is not good.
Emeka, ndị ahụ ga-ebokwa gị ebubo ma i soro ha ruo ebe ahụ.
Emeka, ndị ahụ ga-ebokwa gị ebubo ma i soro ha ruo ebe ahụ.
Emeka, those people will accuse you if you follow them to that place.
Boo ya ebubo ahụ! Ọ bụ ya mere ya.
Boo ya ebubo ahụ! Ọ bụ ya mere ya.
Charge him with that! He is the one that did it.
Onye boro ya ebubo ụgha?
Onye boro ya ebubo ụgha?
Who wrongly accused him?
Ọ kwụrụ ụdọ makana e boro ya ebubo.
Ọ kwụrụ ụdọ makana e boro ya ebubo.
He committed suicide because of the accusation.
bó
bo
Word | bo |
Definitions | Active verb 穫 1.put a load on; laden; 2.claim that someone has done something wrong; accuse |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Bịa, bo m ibu a n'isi.
Bịa, bo m ibu a n'isi.
Come and put this load on my head.
O boro m ebubo.
O boro m ebubo.
He accused me.
Ọ ga-ebo gị ebubo ụgha.
Ọ ga-ebo gị ebubo ụgha.
She will accuse you falsely.
Ọ na-ebo Adanne ibu ahụ mgbe anyị batara.
Ọ na-ebo Adanne ibu ahụ mgbe anyị batara.
She was placing the load on Adanne's head when we came in.
Ọ na-ebokarị ndị mmadụ ebubo.
Ọ na-ebokarị ndị mmadụ ebubo.
He is always accusing people.
Onye boro gị ibu arọ a?
Onye boro gị ibu arọ a?
Who put all this heavy load on you?
Ọ dịghị mma ibo ya nnukwu ibu.
Ọ dịghị mma ibo ya nnukwu ibu.
It is not proper to place a heavy load on his head.
O boro m ibu.
O boro m ibu.
He place the load on my head.
Achọrọ m ibo ya ibu.
Achọrọ m ibo ya ibu.
I want to place the load on her head.