gwú ùdèlè
gwu ùdèlè
Word | gwu ùdèlè |
Definitions | Active verb 1.disrespectfully blink the eyes, usually accompanied by a 'kịm' sound made in the mouth |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Igwuo m udele, amachie m gị ntị.
Igwuo m udele, amachie m gị ntị.
I will slap you if you eye me disrespectfully.
O gwuru m udele.
O gwuru m udele.
She disrespectfully eyed me.
Onye ka ị na-egwu udele?
Onye ka ị na-egwu udele?
Who are you eying disrespectfully ?