mų ákwükwö
mụ̀ akwụkwọ
Word | mụ̀ akwụkwọ |
Definitions | Active verb 黄葉 1.learn (academics) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị chọrọ ịmụ akwụkwọ.
Anyị chọrọ ịmụ akwụkwọ.
We want to learn.
Jee, mụọ akwụkwọ gị.
Jee, mụọ akwụkwọ gị.
Go and study your book.
Ọ dị mma ịmụ akwụkwọ.
Ọ dị mma ịmụ akwụkwọ.
It is good to study.
Ọ dị mkpa ịmụ akwụkwọ.
Ọ dị mkpa ịmụ akwụkwọ.
It is important to study.
Kedụ ndị na-amụ akwụkwọ?
Kedụ ndị na-amụ akwụkwọ?
Which people are studying?
Nnwa m ga-amụ akwụkwọ n'abalị.
Nnwa m ga-amụ akwụkwọ n'abalị.
My child will study at night.
Ị mụrụ akwụkwọ gị taa?
Ị mụrụ akwụkwọ gị taa?
Did you study your book today?
Ha ga-amụ akwụkwọ echi.
Ha ga-amụ akwụkwọ echi.
They will learn tomorrow.
O kweghi na nwa ya ga-amụ akwụkwọ.
O kweghi na nwa ya ga-amụ akwụkwọ.
She did not allow her daughter to learn.
Ịmụ akwụkwọ na-atọ ụtọ.
Ịmụ akwụkwọ na-atọ ụtọ.
Learning is sweet.
ńchöchá
nchọcha
Word | nchọcha |
Definitions | Noun 1.academic research |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọrụ nchọcha m gbadoro ụkwụ n'Igbo.
Ọrụ nchọcha m gbadoro ụkwụ n'Igbo.
My research work focuses on Igbo.
ńnwàlé
nnwàle
Word | nnwàle |
Definitions | Noun 1.a trial to see how good something is; test (also academic) 2.practice |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akara Chike kacha nke onye ọbụla dere nnwale ahụ.
Akara Chike kacha nke onye ọbụla dere nnwale ahụ.
Chike's mark is the highest of all that wrote the test.
Ọ bịara mgbe anyị dechara nnwale.
Ọ bịara mgbe anyị dechara nnwale.
He came after we wrote the test.
Ha hụrụ ajụjụ nnwale ahụ tupụ anyị edee ya.
Ha hụrụ ajụjụ nnwale ahụ tupụ anyị edee ya.
They saw the test question before we wrote it.
Ọ dara nnwale asụsụ bekee.
Ọ dara nnwale asụsụ bekee.
He failed the English language test.
Ọ bụ akwụkwọ nnwale Ngozi tọgbọrọ n'ala.
Ọ bụ akwụkwọ nnwale Ngozi tọgbọrọ n'ala.
It is Ngozi's test book that laid on the floor.
èdémùgwù
èdemùgwù
Word | èdemùgwù |
Definitions | Noun 1.festschrift [a book honoring a respected person, especially an academic] |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Okeke haziri edemugwu maka Ọkn. Ezilo.
Okeke haziri edemugwu maka Ọkn. Ezilo.
Okeke organized a festschrift for Prof. Ezilo.