Nkọwa okwu logo
Beta

ábųömá

abụ̀ọma

Wordabụ̀ọma
Definitions

Noun

1.psalm

Related Terms
Word Stems

Examples

Abụọma isi nke iri abụọ na atọ bụ abụọma ka amasị m.

Abụọma isi nke iri abụọ na atọ bụ abụọma ka amasị m.

Psalm chapter 23 is my best psalm.

Naanị abụọma ka nwoke ahụ na-agụkarị n'akwụkwọ nsọ.

Naanị abụọma ka nwoke ahụ na-agụkarị n'akwụkwọ nsọ.

The man reads only psalms in the scriptures.

Ọ bụ Devid dere ọtụtụ abụọma dị n'akwụkwọ nsọ.

Ọ bụ Devid dere ọtụtụ abụọma dị n'akwụkwọ nsọ.

It was David that wrote most of the psalms in the scriptures.

Anyị ga-eleba anya n'akwụkwọ abụọma taa.

Anyị ga-eleba anya n'akwụkwọ abụọma taa.

We shall look into the book of psalm today.

Abụọma na-eme ka okwukwe m siwanye ike.

Abụọma na-eme ka okwukwe m siwanye ike.

Psalms strengthens my faith.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.