Nkọwa okwu logo
Beta

àgbųrų

àgbụ̀rụ̀

Wordàgbụ̀rụ̀
Definitions

Noun

寀侍

1.race, the major groupings of mankind

2.ethnicity, ethnic group, the condition of belonging to a group with common lineage

3.specie, a group of animals with common features

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E nwere agbụrụ dị iche iche n'ụwa mana ihe kacha mkpa bụ na anyị niile bụ mmadụ.

E nwere agbụrụ dị iche iche n'ụwa mana ihe kacha mkpa bụ na anyị niile bụ mmadụ.

There are different races in the world but the most important thing is that we are all humans.

Esi m n'agbụrụ ndị Igbo.

Esi m n'agbụrụ ndị Igbo.

I am from the Igbo race/tribe.

Agbụrụ ọbụla nwere omenala ha.

Agbụrụ ọbụla nwere omenala ha.

Each tribe has its own customs.

Okoye achọghị ka nwa ya nwoke lụọ onye agbụrụ ọzọ.

Okoye achọghị ka nwa ya nwoke lụọ onye agbụrụ ọzọ.

Okoye does not want his son to marry from another race.

Olee agbụrụ o si na ya?

Olee agbụrụ o si na ya?

Is he from which tribe?

àgbųrų

àgbụ̀rụ̀

Wordàgbụ̀rụ̀
Definitions

Noun

1.descent; lineage; ancestry;

2.descendant; tribe

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ bụ agbụrụ Ọjadịlị

Ọ bụ agbụrụ Ọjadịlị

He is a descendant of Ọjadịlị

Kraịst si n'agbụrụ Devid.

Kraịst si n'agbụrụ Devid.

Christ is from the tribe of David.

Ndị isiojii niile dị n'ụwa bụ agbụrụ Afịrịka.

Ndị isiojii niile dị n'ụwa bụ agbụrụ Afịrịka.

All black people in the world are of African descent.

Ohi dị n'agbụrụ ha.

Ohi dị n'agbụrụ ha.

Stealing is in their lineage.

Agbụrụ ha buru ibu.

Agbụrụ ha buru ibu.

Their lineage is big.

Agbụrụ ha na-amụ ejima.

Agbụrụ ha na-amụ ejima.

Her descendants give birth to twins.

Dee, banyere agbụrụ unu.

Dee, banyere agbụrụ unu.

Write about your tribe.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.