Nkọwa okwu logo
Beta

ḿbádáḿbá

mbadamba

Wordmbadamba
Definitions

Nominal Modifier

1.broad; wide; flat

Related Terms
Word Stems

Examples

Enyi nwere ntị mbadamba.

Enyi nwere ntị mbadamba.

The elephant has wide ears.

Mbadamba ya ekweghị ka ọ banye.

Mbadamba ya ekweghị ka ọ banye.

The broad size didn't allow for entrance.

Tinye aṅara n'efere mbadamba ahụ.

Tinye aṅara n'efere mbadamba ahụ.

Put the garden eggs in the wide plate.

Anyị nwere mbadamba efere atọ.

Anyị nwere mbadamba efere atọ.

We have three flat plates.

Isi ya dị mbadamba

Isi ya dị mbadamba

His head is flat.

Mbadamba ya dị mma.

Mbadamba ya dị mma.

It broadness is good.

Mbadamba ya karịrị.

Mbadamba ya karịrị.

The broadness is too much.

Ọ dị mbadamba mgbe o jiri ya bịa.

Ọ dị mbadamba mgbe o jiri ya bịa.

It was wide when he came with it.

Gịnị mere iko mbadamba ahụ?

Gịnị mere iko mbadamba ahụ?

What happened to the broad cup?

Enwere m mbadamba okpu.

Enwere m mbadamba okpu.

I have a broad cap.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.