įnyįnyà
ị̀nyị̀nyà
Word | ị̀nyị̀nyà |
Definitions | Noun 緩 1.horse |
Variations | ị̀nyị̀nyà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anọkwasabe m n'elu ịnyịnya mbụ.
Anọkwasabe m n'elu ịnyịnya mbụ.
I have not sat on a horse before.
Emeka sị na ọ hụbeghị ịnyịnya mbụ.
Emeka sị na ọ hụbeghị ịnyịnya mbụ.
Emeka said that he has not seen a horse before.
Anyị hụrụ ịnyịnya akpụrụ akpụ.
Anyị hụrụ ịnyịnya akpụrụ akpụ.
We saw a molded horse.
Ịnyịnya ahụ anwụọla.
Ịnyịnya ahụ anwụọla.
That horse had died.
Igwe obodo anyị nwere ịnyịnya.
Igwe obodo anyị nwere ịnyịnya.
Our king has a horse.
Kpụtara m ịnyịnya ahụ ebe a!
Kpụtara m ịnyịnya ahụ ebe a!
Bring that horse to me here!
Ndị Nsụka ji ịnyịnya akwa ozu.
Ndị Nsụka ji ịnyịnya akwa ozu.
Nsụka people conduct funeral ceremonies with horse
O sere ịnyịnya n'akwụkwọ ya.
O sere ịnyịnya n'akwụkwọ ya.
He drew a horse in his book.
Ịnyịnya ahụ na-eji oji.
Ịnyịnya ahụ na-eji oji.
The horse is black.
Ijiji na-eso ịnyịnya.
Ijiji na-eso ịnyịnya.
Flies follow horses.