Nkọwa okwu logo
Beta

éríērí

erīērī

Worderīērī
Definitions

Noun

1.a stingy person

Related Term
Word Stem

Examples

Nne ya bụ erieri.

Nne ya bụ erieri.

Her mother is stingy.

Erieri dị n'ọbara ndị be ha.

Erieri dị n'ọbara ndị be ha.

Stinginess is in their families blood.

Ndị erieri na-achọ iri nke mmadụ.

Ndị erieri na-achọ iri nke mmadụ.

Stingy people like feeding on others.

Achọghị m ịlụ onye bụ erieri.

Achọghị m ịlụ onye bụ erieri.

I don't want to marry a stingy person.

Mụ na erieri anaghị emeko ihe.

Mụ na erieri anaghị emeko ihe.

I do not associate with a stingy person.

Omume erieri ya na-agbaka m ahụ.

Omume erieri ya na-agbaka m ahụ.

His stingy nature irritates me.

Nwoke a bụ ezigbo erieri.

Nwoke a bụ ezigbo erieri.

This man is very stingy..

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.