àchįchà
àchị̀chà
Word | àchị̀chà |
Definitions | Noun 掛 1.a native Igbo delicacy made of dried cocoyam and beans; cocoyam flakes |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achịcha dị ụkọ ugbu a.
Achịcha dị ụkọ ugbu a.
Cocoyam flakes is scarce now.
Achịcha ahụ m zụtara dị ọnụ.
Achịcha ahụ m zụtara dị ọnụ.
That cocoyam flakes I bought are costly.
Achịcha na-edozi ahụ.
Achịcha na-edozi ahụ.
Cocoyam flakes nourishe the body.
A na-agba achịcha n'anwụ.
A na-agba achịcha n'anwụ.
Cocoyam flakes are dried under the sun.
Ana m eri achịcha.
Ana m eri achịcha.
I am eating cocoyam flakes.
Nne m na-ere achịcha.
Nne m na-ere achịcha.
My mother sells cocoyam flakes.
Ime achịcha na-aka mma n'ọkọchị.
Ime achịcha na-aka mma n'ọkọchị.
Producing cocoyam flakes is better during the dry season.
Anyị agaghị esi achịcha ahụ taa.
Anyị agaghị esi achịcha ahụ taa.
We will not cook that cocoyam flakes today.
Ọ naghị amasị ya iri achịcha.
Ọ naghị amasị ya iri achịcha.
He doesn't like to eat cocoyam flakes.
Achịcha a tọrọ ụtọ.
Achịcha a tọrọ ụtọ.
The cocoyam flakes are tasty.
Achịcha a kpọrọ ezigbo nkụ.
Achịcha a kpọrọ ezigbo nkụ.
The cocoyam flakes are very dried.
Biko, zụtara m achịcha ma i jee ahịa.
Biko, zụtara m achịcha ma i jee ahịa.
Please, buy cocoyam flakes for me when you go to the market.
Ada na-ere achịcha.
Ada na-ere achịcha.
Ada sells cocoyam flakes.