üròókwú
ụròokwū
| Word | ụròokwū |
| Definitions | Noun 1.a humorous speech produced by using words that suggest two or more things; pun; paronomasia |
| Variations | ụrọ̀ okwū, ụrọ̀okwū |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ọ na-ejikarị ụrookwu ekwu okwu.
Ọ na-ejikarị ụrookwu ekwu okwu.
He is always speaking in puns.
Anyị mụrụ ụrookwu n'ụlaakwụkwọ.
Anyị mụrụ ụrookwu n'ụlaakwụkwọ.
We studied puns in school.
Asụsụ Igbo nwere ọtụtụ ụrookwu.
Asụsụ Igbo nwere ọtụtụ ụrookwu.
The Igbo language has a lot of puns.