ökwüáká
ọkwụakā
Word | ọkwụakā |
Definitions | Noun 1.a hand with fingers turned inward exposing the knuckles; fist |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nnụnụ be n'ọkwụaka ka be n'ala.
Nnụnụ be n'ọkwụaka ka be n'ala.
A bird perched on a fist is still perched on the ground.
Ozugbo ọ hụrụ ọkwụaka ya, ọ rịọwa biko.̣
Ozugbo ọ hụrụ ọkwụaka ya, ọ rịọwa biko.̣
Immediately he saw his fist, he started begging.
Nnụnụ bere m n'ọkwụaka mgbe m gara Dubaayị.
Nnụnụ bere m n'ọkwụaka mgbe m gara Dubaayị.
A bird perched on my fist when I went to Dubai.
Ha kụkọrọ ọkwụaka.
Ha kụkọrọ ọkwụaka.
They made a fist bump.