Nkọwa okwu logo
Beta

ǫkükǫ

ọ̀kụkọ̀

Wordọ̀kụkọ̀
Definitions

Noun

1.a domestic cock or hen; chicken; fowl

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ

Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ

You can't say that because a fowl's head is small, that it is same mate with goat

Ọkụkọ nwa ogbenye bụ ehi ya

Ọkụkọ nwa ogbenye bụ ehi ya

A poor person's chicken is his cow

Agwọ tụgburu ọkụkọ ahụ.

Agwọ tụgburu ọkụkọ ahụ.

Snake killed the chicken.

Chuma zụtara ọkụkọ abụọ ụnyaahụ.

Chuma zụtara ọkụkọ abụọ ụnyaahụ.

Chuma bought two chickens yesterday.

Anụ ọkụkọ ka anụ ehi mma.

Anụ ọkụkọ ka anụ ehi mma.

Chicken is better than beef.

Chike na-azụ ọkụkọ.

Chike na-azụ ọkụkọ.

Chike rears chickens.

Ndị dibịa ji ọkụkọ agwọ ọgwụ.

Ndị dibịa ji ọkụkọ agwọ ọgwụ.

Native doctors prepare charm with fowl.

Nri ọkụkọ dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.

Nri ọkụkọ dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.

Chicken feed is now expensive in the market.

M ga-enye Chineke otu nnukwu ọkụkọ.

M ga-enye Chineke otu nnukwu ọkụkọ.

I will give God one big hen.

Ọkụkọ na-eyi akwa.

Ọkụkọ na-eyi akwa.

Fowl lays egg.

Ọ bụrụ na ọkụkọ ana-akpa nri anya uhie adịghị akọ ya

Ọ bụrụ na ọkụkọ ana-akpa nri anya uhie adịghị akọ ya

A fowl searching for food cannot do without glancing sideways

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.