áñàrà
aṅàrà
Word | aṅàrà |
Definitions | Noun 㫐 1.a specie of egg plant which is usually very tiny; garden egg |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ana m ata aṅara.
Ana m ata aṅara.
I am eating garden egg .
A na-ata akwụkwo aṅara ata.
A na-ata akwụkwo aṅara ata.
Garden egg leaves are edible.
Aṅara a emebiela.
Aṅara a emebiela.
This garden egg has spoilt.
Aṅara na-enye ọbara.
Aṅara na-enye ọbara.
Garden egg is protenious.
Atara m aṅara na ose ọjị.
Atara m aṅara na ose ọjị.
I ate garden egg and alligator pepper.
Aṅara kọrọ akọ n'ahịa.
Aṅara kọrọ akọ n'ahịa.
Garden egg is scarce in the market.
Onye nwe aṅara a?
Onye nwe aṅara a?
Who has this garden egg?
Ọnaghị amasị Emeka ịta aṅara
Ọnaghị amasị Emeka ịta aṅara
Emeka does not like eating garden egg.
àghárá
àghara
Word | àghara |
Definitions | Noun 握 1.a state of complete confusion and lack of order; chaos |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị mere ebe niile ji agba aghara?
Gịnị mere ebe niile ji agba aghara?
Why is everywhere chaotic?
Adamma na-akpa aghara n'etiti ndi ọyị ya.
Adamma na-akpa aghara n'etiti ndi ọyị ya.
Adamma is causing chaos in the midst of her friends
Kedu ihe butere aghara n'ime ahịa?
Kedu ihe butere aghara n'ime ahịa?
What caused chaos in the market?
That meeting ended in choas.
That meeting ended in choas.
Nzụkọ ahu jiri aghara mechie.
E nweghị ndidi butere aghara a
E nweghị ndidi butere aghara a
Impatience caused this chaos
E merụrụ ya ahụ mgbe aghara ahụ bidoro.
E merụrụ ya ahụ mgbe aghara ahụ bidoro.
He was wounded when the chaos started.
E nweghị ndidi butere aghara a
E nweghị ndidi butere aghara a
Impatience caused this chaos
Adamma na-akpa aghara n'etiti ndi ọyị ya.
Adamma na-akpa aghara n'etiti ndi ọyị ya.
Adamma is causing chaos in the midst of her friends
Gịnị mere ebe niile ji agba aghara?
Gịnị mere ebe niile ji agba aghara?
Why is everywhere chaotic?
That meeting ended in choas.
That meeting ended in choas.
Nzukọ ahụ jiri aghara mechie.
Onye butere aghara a?
Onye butere aghara a?
Who caused this chaos?
Kedụ ihe butere aghara n'ime ahịa?
Kedụ ihe butere aghara n'ime ahịa?
What caused chaos in the market?
Achọghị m aghara ọbụla ebe a.
Achọghị m aghara ọbụla ebe a.
I do not want any chaos here.