àtųtų
àtụ̀tụ̀
Word | àtụ̀tụ̀ |
Definitions | Noun 1.theory; a system of opinions intended to explain something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị nwere ike ịgbaso atụtụ ndị a.
Anyị nwere ike ịgbaso atụtụ ndị a.
We might run with these theories.
Atụtụ ahụ bara oke uru.
Atụtụ ahụ bara oke uru.
That theory is very useful.
E nwere atụtụ dị ichiiche n'amụmamụ Igbo.
E nwere atụtụ dị ichiiche n'amụmamụ Igbo.
There are different theories in Igbo studies.
ágádágá
agadaga
Word | agadaga |
Definitions | Nominal Modifier 1.huge; large; massive |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ndị dị agadaga fọdụrụ obere.
Ndị dị agadaga fọdụrụ obere.
The big ones are few.
Agadaga ya na-atụ m egwu.
Agadaga ya na-atụ m egwu.
It's massiveness frightens me.
Nwunye ya mụrụ agadaga nnwa nwoke.
Nwunye ya mụrụ agadaga nnwa nwoke.
His wife is delivered of a huge baby boy.
Onye wuru agadaga ụlọ a?
Onye wuru agadaga ụlọ a?
Who built this huge house?
Nna m nyere ndị ụka agadaga ehi.
Nna m nyere ndị ụka agadaga ehi.
My father gave the church a huge cow.
Ụlọ ya dị agadaga.
Ụlọ ya dị agadaga.
His house his large.
Ọtụtụ n'ime ha dị agadaga.
Ọtụtụ n'ime ha dị agadaga.
Many of them are large.
Ọ dị agadaga.
Ọ dị agadaga.
It is large.
Nye m ndị dị agadaga.
Nye m ndị dị agadaga.
Give me the large ones.
Anyị nwere agadaga elekere n'ụlọ.
Anyị nwere agadaga elekere n'ụlọ.
We have a huge clock at home.
Golịat bụ nwoke dị agadaga.
Golịat bụ nwoke dị agadaga.
Goliath is a huge man.
Ọ rụrụ agadaga ụlọ.
Ọ rụrụ agadaga ụlọ.
She built a huge house.
Ha chọrọ i were naanị ndị dị agadaga maka ọrụ ahụ.
Ha chọrọ i were naanị ndị dị agadaga maka ọrụ ahụ.
They want to recruit only huge people for that job.
Nwa ya nwoke dị agadaga.
Nwa ya nwoke dị agadaga.
His son is huge.
Agadaga ya na-atụ egwu.
Agadaga ya na-atụ egwu.
Its massive nature is frightening.
Nke a dị agadaga.
Nke a dị agadaga.
This one is huge.
O nwere agadaga ụgbọala.
O nwere agadaga ụgbọala.
He has a big car.
Nna m zụrụ agadaga nkịta.
Nna m zụrụ agadaga nkịta.
My father bought a huge dog.
Nke ahụ dị agadaga bụ nke m.
Nke ahụ dị agadaga bụ nke m.
The large one is mine.