àkwųnà
àkwụ̀nà
Word | àkwụ̀nà |
Definitions | Noun 暁 1.a prostitute; sex worker; harlot |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m na ọmarịcha agbọghọbịa a bụ akwụna.
Amaghị m na ọmarịcha agbọghọbịa a bụ akwụna.
I did not know that this beautiful lady is a prostitute.
Ịgba akwụna amarala ya ahụ.
Ịgba akwụna amarala ya ahụ.
She is used to prostituting.
Ọ na-agba akwụna n'Owere.
Ọ na-agba akwụna n'Owere.
She prostitutes in Owerri.
Nwaanyị akwụna ahụ anwụọla.
Nwaanyị akwụna ahụ anwụọla.
That prostitute is dead.
Ọ na-eme omume ka akwụna.
Ọ na-eme omume ka akwụna.
She behaves like a prostitute.
Akwụna tụrụ ime akwụna ka ọ ga-amụ.
Akwụna tụrụ ime akwụna ka ọ ga-amụ.
If a prostitute takes in she will beget a prostitute.
Ọrịa mmịnwu gburu akwụna ahụ.
Ọrịa mmịnwu gburu akwụna ahụ.
Thar prostitute died of HIV/AIDS.
Ụfọdụ ndị akwụna na-ezu ohi.
Ụfọdụ ndị akwụna na-ezu ohi.
Some prostitutes steal.
Ịgba akwụna abụghị ezigbo ihe.
Ịgba akwụna abụghị ezigbo ihe.
Prostitution is not good.
Ụmụ nwoke abụ akwụna?
Ụmụ nwoke abụ akwụna?
Are men prostitutes?
Onye ka ị kpọrọ akwụna?
Onye ka ị kpọrọ akwụna?
Who did you call a harlot?
Ọ nwụrụ n'akwụna.
Ọ nwụrụ n'akwụna.
She died in prstitution.
Nne ya bụ akwụna a ma ama.
Nne ya bụ akwụna a ma ama.
Her mother is a known prostitute.
E gburu akwụna n'abalị.
E gburu akwụna n'abalị.
The prostitute was killed at night.