àrï
àrị
Word | àrị |
Definitions | Noun 㬲 1.filarioidea; filarial worm; filariae; nematodes 2.filariasis |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ rịara arị.
Ọ rịara arị.
He had filariasis.
E wepụtara ya arị n'anya.
E wepụtara ya arị n'anya.
Filarial worm was brought out from his eyes.
àhü
àhụ
Word | àhụ |
Definitions | Noun 頑 1.the human body; body 2.skin, especially of human |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
I jikwa ahụ?
I jikwa ahụ?
Are you well?
Ahụ ya na-adị ọcha oge niile.
Ahụ ya na-adị ọcha oge niile.
Her body is clean at all time.
Ahụ adịghị m?
Ahụ adịghị m?
I am sick.
O kweghị ka e bupụ ahụ nna ya.
O kweghị ka e bupụ ahụ nna ya.
He did not permit them to take his father's body away.
Ahụ ya na-akwọ mụrụmụrụ.
Ahụ ya na-akwọ mụrụmụrụ.
His skin is glossy.
O metụrụ ya aka n'ahụ.
O metụrụ ya aka n'ahụ.
He touched him.
Onye merụrụ ahụ?
Onye merụrụ ahụ?
Who got wounded?
Emetụla m aka n'ahụ.
Emetụla m aka n'ahụ.
Don't touch me.
Ọ gbariri n'ime ahụ m.
Ọ gbariri n'ime ahụ m.
It dissolved inside my body.