Nkọwa okwu logo
Beta

chègbú

chègbu

Wordchègbu
Definitions

Active verb

崖恩

1.worry so much; worry such that it leads(or can lead) to death

Related Term
Word Stem

Examples

Nwaanyị, echegbula onwe gị. Nwa gị ga-adị mma.

Nwaanyị, echegbula onwe gị. Nwa gị ga-adị mma.

Woman, don't worry yourself. You child will be well.

O chegburu ya nke na o kweghị ya rahụ ụra.

O chegburu ya nke na o kweghị ya rahụ ụra.

It worried her so much that she couldn't sleep.

Ọ bụrụ na i chegbuo onwe gị, o nweghi ihe dị iche ga-eme.

Ọ bụrụ na i chegbuo onwe gị, o nweghi ihe dị iche ga-eme.

If will worry yourselve so much, nothing different will happen.

Ichegbu onwe gị abaghị uru.

Ichegbu onwe gị abaghị uru.

Worrying so much is of no use.

Onye na-echegbu onwe ya?

Onye na-echegbu onwe ya?

Who is worrying himself?

Ọ na-echegbu onwe ya nke ukwuu.

Ọ na-echegbu onwe ya nke ukwuu.

He is worrying himself so much.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.