ànyįṃ
ànyị̀m̀
Word | ànyị̀m̀ |
Definitions | Noun 1.ocean |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nnukwu azụ na-ebi n'anyịm.
Nnukwu azụ na-ebi n'anyịm.
Big fishes live in oceans.
O nwere ndị bi n'akụkụ anyịm?
O nwere ndị bi n'akụkụ anyịm?
Are there people living near an ocean?
Mmiri riri ya buru ya gawa n'anyịm.
Mmiri riri ya buru ya gawa n'anyịm.
The water that drowned him carried him to the ocean.
Nna m na-arụ ọrụ n'anyịm.
Nna m na-arụ ọrụ n'anyịm.
My faher works in ocean.
Ụgbọelu ahụ kpọkanyere n'ime anyịm.
Ụgbọelu ahụ kpọkanyere n'ime anyịm.
That airplane crashed landed into the ocean.
Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ anyị m ahụ.
Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ anyị m ahụ.
I was scared when i saw that ocean.
Gosi m ebe anyịm dị n'esereese a.
Gosi m ebe anyịm dị n'esereese a.
Show me where there is an ocean in this picture.
Ọ na-atụ anyịm ụjọ.
Ọ na-atụ anyịm ụjọ.
He is scared of ocean.
Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ anyịm ahụ.
Egwu tụrụ m mgbe m hụrụ anyịm ahụ.
I was scared when I saw that ocean.
Nnukwu azụ na-ebi n'anyịm.
Nnukwu azụ na-ebi n'anyịm.
Big fishes live in oceans.
Onwere ndị bi n'akụkụ anyịm?
Onwere ndị bi n'akụkụ anyịm?
Are there people living near an ocean?
Anyịm ahụ adịchaghị anya n'ebe a.
Anyịm ahụ adịchaghị anya n'ebe a.
That ocean is not so far from here.
Ụgbọelu ahụ kpọkanyere n'ime anyịm.
Ụgbọelu ahụ kpọkanyere n'ime anyịm.
That airplane crashed-landed into the ocean.
Nna m na-arụ ọrụ n'anyịm.
Nna m na-arụ ọrụ n'anyịm.
My father works in the ocean.
Gosi m ebe anyịm dị n'esereese a.
Gosi m ebe anyịm dị n'esereese a.
Show me where there is an ocean in this picture.
Mmiri riri ya buru ya gawa n'anyịm.
Mmiri riri ya buru ya gawa n'anyịm.
The water that drowned him carried him to the ocean.
yàbáàsį
yàbaàsị̀
Word | yàbaàsị̀ |
Definitions | Noun 1.onion (Allium cepa Linn.) (Pidgin yàbaàs) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nne m na-eji yabaasị esi nri, mana ọ naghị amasị m.
Nne m na-eji yabaasị esi nri, mana ọ naghị amasị m.
My mother used to cook with onions, but I didn't like it.
E ji yabaasị eghe mmanụ osikapa.
E ji yabaasị eghe mmanụ osikapa.
Onions is used in preparing stew for rice.
Yabaasị na-adị mma n'abacha.
Yabaasị na-adị mma n'abacha.
Onion is good in abacha.
Yabaasị ọcha na-atọ ụtọ.
Yabaasị ọcha na-atọ ụtọ.
White onion is flavoursome.
Yabaasị nke a pere nnukwu mpe.
Yabaasị nke a pere nnukwu mpe.
This onion is too small.
Ọ gwara anyị na yabaasị na-asa anya.
Ọ gwara anyị na yabaasị na-asa anya.
He told us that onion brightens the eye.
Yabaasị na-afụ ose.
Yabaasị na-afụ ose.
Onion is peppery.
E ji yabaasị achụ aghụlọ.
E ji yabaasị achụ aghụlọ.
Onion is used to wade off wall gecko.