Nkọwa okwu logo
Beta

ànyï

ànyị

Wordànyị
Definitions

Pronoun

1.we; us; our; first-person, Igbo language, plural pronoun

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-abịa.

Anyị ga-abịa.

We will come.

Anyị jidere onye ohi ahụ.

Anyị jidere onye ohi ahụ.

We caught that thief.

Anyị lere ule anyị taata.

Anyị lere ule anyị taata.

We took our exam today.

Ọ kpọrọ anyị.

Ọ kpọrọ anyị.

He called us.

Ọ bụ anyị ka ebuteere nri a?

Ọ bụ anyị ka ebuteere nri a?

Is it us that they brought this food?

Ọ bụ anyị nwe akwụkwọ ahụ.

Ọ bụ anyị nwe akwụkwọ ahụ.

It is us that have that book.

àlà

àlà

Wordàlà
Definitions

Noun

1.land; ground; floor; the part of the earth's surface that is not covered by water

2.down or lower part of a height; base

3.an Igbo deity of the earth, morality, and fertility

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ala ga-eme ka akụmakụ anyị too ma mịa ezi mkpụrụ.

Ala ga-eme ka akụmakụ anyị too ma mịa ezi mkpụrụ.

Ala will make our plants grow and bear good fruit.

Achọrọ m ire ala m.

Achọrọ m ire ala m.

I want to sell my land.

Chinedu kọrọ ihe n'ala ahụ

Chinedu kọrọ ihe n'ala ahụ

Chinedu planted something on that land

Akwa ahụ dị n'ala akpati.

Akwa ahụ dị n'ala akpati.

The dress is at the bottom of the box.

Onye nwe ala nke a?

Onye nwe ala nke a?

Who owns this land?

Ala dị mmiri.

Ala dị mmiri.

The ground is wet.

Ala ga-etigbu gị.

Ala ga-etigbu gị.

The earth goddess will strike you dead.

Ngwere nile makpu àfọ n'ala, onweghị onye ma nke àfọ n'aru

Ngwere nile makpu àfọ n'ala, onweghị onye ma nke àfọ n'aru

All lizards stay on their stomach, no one knows the one with a diarrhea.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.