ànö
ànọ
Word | ànọ |
Definitions | Number 四 1.four |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nne m nwere ite anọ.
Nne m nwere ite anọ.
My mother has four pots.
Anyị chọrọ mmadụ anọ.
Anyị chọrọ mmadụ anọ.
We want four persons.
Anọ ka ha dị bịa.
Anọ ka ha dị bịa.
They were four that came.
Ọ gụtara anọ.
Ọ gụtara anọ.
He counted four.