ésú
esu
Word | esu |
Definitions | Noun 焼 1.giant African millipede (Archispirostreptus gigas) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụrụ m esu ka m na-achọ ịtụtụrụ mkpịsị ahụ dị n'ala.
Ahụrụ m esu ka m na-achọ ịtụtụrụ mkpịsị ahụ dị n'ala.
I saw a millipede while I was trying to pick up that stick on the ground.
Esu na-asọ oyi.
Esu na-asọ oyi.
Millipede is irritating.
Ahụrụ m esu.
Ahụrụ m esu.
I saw a millipede.
Esu na-arịpụta n'ime ala ma mmiri zoo.
Esu na-arịpụta n'ime ala ma mmiri zoo.
Millipede comes out of the ground when rain falls.
Nwata ahụ na-arị ka esu.
Nwata ahụ na-arị ka esu.
That child is as sluggish like millipede.
Onye gburu esu a?
Onye gburu esu a?
Who killed this millipede?
Gbuo esu ahụ.
Gbuo esu ahụ.
Kill that millipede.
O ji ụkwụ zọpịa esu ahụ.
O ji ụkwụ zọpịa esu ahụ.
He crushed the millipede with his leg.
àrįrį
àrị̀rị̀
Word | àrị̀rị̀ |
Definitions | Noun 1.grief; deep sorrow; heartache; great unhappiness caused by the death of a loved one; 2.humiliation; something that reduced someone's dignity or makes someone deeply sad |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ibe kwara arịrị maka ọnwụ nwanne ya nwoke
Ibe kwara arịrị maka ọnwụ nwanne ya nwoke
Ibe grieved for the death of his brother
Arịrị agbawaala m obi.
Arịrị agbawaala m obi.
Grief has broken my heart.
Arịrị egbuola m.
Arịrị egbuola m.
Grief has killed me.
O mere m ihe arịrị.
O mere m ihe arịrị.
He caused me grief.
Ọ nọ n'arịrị.
Ọ nọ n'arịrị.
She is in grief.
mwúté
mwute
Word | mwute |
Definitions | Noun 1.grief; hurtful, distressed |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Naanị mwute o nwere n'ọnọdọ m juru m afọ.
Naanị mwute o nwere n'ọnọdọ m juru m afọ.
Only the grief he felt in my condition is satisfactory.
Ọ nọ na nwute maka ihe merenụ.
Ọ nọ na nwute maka ihe merenụ.
He is distressed for what happened.
Nwaanyị ahụ nọ na mwute.
Nwaanyị ahụ nọ na mwute.
That woman is grieving.
O nwere mwute mgbe nna ya nwụrụ.
O nwere mwute mgbe nna ya nwụrụ.
He/she was distressed when his/her father died.
Ihe o mere, mere ka ndị mụrụ ya nọdụ na mwute.
Ihe o mere, mere ka ndị mụrụ ya nọdụ na mwute.
What he did, made his parents sit in sadness.