Nkọwa okwu logo
Beta

àkpàámų

àkpàamụ̀

Wordàkpàamụ̀
Definitions

Noun

1.scrotum

Variationsakpa amụ̀
Related Term
Word Stem

Examples

Mmadụ tiri ya aka n'akpaamụ

Mmadụ tiri ya aka n'akpaamụ

Someone hit him on the scrotum.

ḿkpürüámų

mkpụrụ̄āmụ̀

Wordmkpụrụ̄āmụ̀
Definitions

Noun

1.testicles; testis

Variationsmkpụrụ amụ̀
Related Term
Word Stem

Examples

A na-ahụ mkpụrụamụ n'ahụ nwoke.

A na-ahụ mkpụrụamụ n'ahụ nwoke.

The testicles are found in a man's body.

Ọ merụrụ ahụ na mkpụrụamụ.

Ọ merụrụ ahụ na mkpụrụamụ.

He got injured on his testicles.

A na-ahụ mkpụrụamụ n'ime akpaamụ.

A na-ahụ mkpụrụamụ n'ime akpaamụ.

The testicle is found inside the scrotum.

Mkpụrụamụ gbabara ya n'afọ.

Mkpụrụamụ gbabara ya n'afọ.

His testicles moved to his abdomen.

Nwoke ọbụla zuru oke nwere mkpụrụamụ.

Nwoke ọbụla zuru oke nwere mkpụrụamụ.

Every complete man has testicle.

Mkpụrụamụ Ekene buru ibu.

Mkpụrụamụ Ekene buru ibu.

Ekene's testis are big.

Nwunye ya dọrọ ya na mkpụrụamụ mgbe ha na-alụ ọgụ.

Nwunye ya dọrọ ya na mkpụrụamụ mgbe ha na-alụ ọgụ.

His wife pulled his testicles when they were fighting.

Obi nwere otu mkpụrụamụ.

Obi nwere otu mkpụrụamụ.

Obi has one testis.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.