àkpà
àkpà
| Word | àkpà |
| Definitions | Noun 獲 1.bag; sack 2.casing; pocket |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Agaghị m eji akpa ahụ je mmemme ahụ.
Agaghị m eji akpa ahụ je mmemme ahụ.
I will not go to that event with this bag.
Akpa a na-anyị arọ.
Akpa a na-anyị arọ.
This bag is heavy.
Akpa m juru eju.
Akpa m juru eju.
My bag is full.
Akwa ya nwere akpa ebe niile.
Akwa ya nwere akpa ebe niile.
His dress has pockets everywhere.
Akpa m na-efu efu.
Akpa m na-efu efu.
My bag is missing.
Onye nwe akpa a?
Onye nwe akpa a?
Who has this bag?
èrùrù
èrùrù
| Word | èrùrù |
| Definitions | Noun 1.grub; larva |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A na-ere eruru n'ahịa.
A na-ere eruru n'ahịa.
Grubs are sold in the market.
Eruru na-enye ọbara.
Eruru na-enye ọbara.
Grubs are proteinous.
Eruru na-anọkarị n'akwụ ya.
Eruru na-anọkarị n'akwụ ya.
Grubs usually stay in their nests.
Eruru na-anọ na ngwọ.
Eruru na-anọ na ngwọ.
Grubs are found in raffia palm,
Eruru ngwọ na-ebukarị eruru nkwụ.
Eruru ngwọ na-ebukarị eruru nkwụ.
Raffia palm grubs are bigger than palm tree grubs.
Eruru na-atọ ụtọ.
Eruru na-atọ ụtọ.
Grubs are delicious.
A na-eghekari eruru eghe.
A na-eghekari eruru eghe.
Grubs are usually fried.