Nkọwa okwu logo
Beta

àkönùúchè

àkọnùuchè

Wordàkọnùuchè
Definitions

Noun

常虞

1.wisdom

Variationsakọ na uche
Related Terms
Word Stems

Examples

Akọnuuche ya karịrị nke Solomọn.

Akọnuuche ya karịrị nke Solomọn.

His wisdom is greater than Solomon.

Nwoke ahụ nwere akọnuuche.

Nwoke ahụ nwere akọnuuche.

That man is wise.

Ụmụaka ugbua enweghịzị akọnuuche.

Ụmụaka ugbua enweghịzị akọnuuche.

Children of nowadays are no longer wise.

Were akọnuuche gị mere ihe.

Were akọnuuche gị mere ihe.

Use your senses.

Ọ bụ akọnuuche ka o ji kpezie okwu ahụ.

Ọ bụ akọnuuche ka o ji kpezie okwu ahụ.

It was with wisdom that he settled that matter.

Ka Chukwu nye anyị akonauche.

Ka Chukwu nye anyị akonauche.

May God give us wisdom.

Akọnauche ka m ji eso ya.

Akọnauche ka m ji eso ya.

I follow him with wisdom.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.