Nkọwa okwu logo
Beta

àkányá

àkanya

Wordàkanya
Definitions

Noun

1.thatch, especially those made of straws

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O ji akanya kpuchie obi ya.

O ji akanya kpuchie obi ya.

He used thatch to cover his lounge.

O ji akanya mehuo ọkụ.

O ji akanya mehuo ọkụ.

He used thatch to kindle light.

Ụlọ akanya na-agba ọkụ ngwa ngwa.

Ụlọ akanya na-agba ọkụ ngwa ngwa.

Thatch house catches fire easily.

Agwọ na-ebikarị n'ụlọ akanya.

Agwọ na-ebikarị n'ụlọ akanya.

Snake usually lives in thatch houses.

ákïrïká

akịrịka

Wordakịrịka
Definitions

Noun

1.thatch, especially those made from palm fronds

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

N'oge gboo, a na-eji akịrịka ekpuchi ụlọ.

N'oge gboo, a na-eji akịrịka ekpuchi ụlọ.

In the olden days, thatch was used to cover houses.

Akịrịka ndị a agaghị ezu.

Akịrịka ndị a agaghị ezu.

This thatch will not be enough.

A mụnyere ọkụ n'ụlọ akịrịka ahụ.

A mụnyere ọkụ n'ụlọ akịrịka ahụ.

That thatch house was set ablaze.

Nna ha ji akịrịka wee rụọ ụlọ ya.

Nna ha ji akịrịka wee rụọ ụlọ ya.

Their father used thatch to make his house.

Ụlọ akịrịka anyị na-ehi mmiri.

Ụlọ akịrịka anyị na-ehi mmiri.

Our thatch house is leaking.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.