àkàjà
àkàjà
Word | àkàjà |
Definitions | Noun 1.caricature; ridicule |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha mere ya akaja mgbe ọ gwara ha na ọ ga-abụ onye isiala n'ọdịniihu.
Ha mere ya akaja mgbe ọ gwara ha na ọ ga-abụ onye isiala n'ọdịniihu.
They made a caricature of him when he told them that he would be a president in future.
Akaja e mere ya eweghị ya iwe.
Akaja e mere ya eweghị ya iwe.
The caricature that was made of him did not make him angry.
Ndị Juu mere Kraịst akaja.
Ndị Juu mere Kraịst akaja.
The Jews mocked Christ.
Ndị akaja abịawala.
Ndị akaja abịawala.
Ridiculers are coming.
Ha mere nwaanyị a akaja maka na ọ mụtaghị nnwa.
Ha mere nwaanyị a akaja maka na ọ mụtaghị nnwa.
They ridiculed this lady because she is childless.
Akaja abụghị ihe egwuregwu.
Akaja abụghị ihe egwuregwu.
Caricature is not a playful action.
Onye a bụ onye akaja.
Onye a bụ onye akaja.
This person is a ridiculer.
Ime mmadụ akaja adịghị mma.
Ime mmadụ akaja adịghị mma.
Making fun of someone is not good.