Nkọwa okwu logo
Beta

ètù

ètù

Wordètù
Definitions

Adverb

1.the likeness of an action or being; manner; how; the way;

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Enwere etu onyenkụzi m siri kụzie ya.

Enwere etu onyenkụzi m siri kụzie ya.

There is a way my teacher taught it.

Biko, nye m nke dị etu a.

Biko, nye m nke dị etu a.

Please, give me the one that is like this.

Achọghị m nke dị etu ahụ.

Achọghị m nke dị etu ahụ.

I don't want the one that is like that.

Enwere etu nke ya dị.

Enwere etu nke ya dị.

His own is in some way.

Etu esi kwa akwa ahụ mara mma.

Etu esi kwa akwa ahụ mara mma.

The way that cloth was sewn is fine.

Kedụ etu i si mee ihe a?

Kedụ etu i si mee ihe a?

How did you do this thing?

Ọ bụ etu ahụ ka ha si eme?

Ọ bụ etu ahụ ka ha si eme?

Is that how they do?

ǹtú

ǹtu

Wordǹtu
Definitions

Noun

1.nail (carpenter's); peg

Related Terms
Word Stems

Examples

Eji ntu kpọgbọ Kraịst n' obe.

Eji ntu kpọgbọ Kraịst n' obe.

Christ was nailed to the cross with a nail.

Egwuregwu anyị mere taata bụ ịma ntu

Egwuregwu anyị mere taata bụ ịma ntu

The game we played today is nailing.

Ntu mara m n'ụkwụ.

Ntu mara m n'ụkwụ.

Nail pierced my leg.

E ji ntu akpọdo osisi.

E ji ntu akpọdo osisi.

Nail is used in joining woods

Gaa weta ntu.

Gaa weta ntu.

Go and bring nail.

ǹdüdü

ǹdụdụ

Wordǹdụdụ
Definitions

Noun

1.needle

2.injection

Related Terms
Word Stems

Examples

Dọkịta gbara ya ndụdụ n'ike.

Dọkịta gbara ya ndụdụ n'ike.

Doctor gave her injection on the buttocks.

Eji m ndụdụ abụọ.

Eji m ndụdụ abụọ.

I have two needles.

Ebe ọbụla ị hụrụ ya, ị hụ ndụdụ.

Ebe ọbụla ị hụrụ ya, ị hụ ndụdụ.

Wherever you see her, you see a needle.

N'ehihie ka m ga-agba ndụdụ ọzọ.

N'ehihie ka m ga-agba ndụdụ ọzọ.

I will take another injection in the afternoon.

Ndụdụ ahụ merụrụ ya ahụ.

Ndụdụ ahụ merụrụ ya ahụ.

That needle injured her.

Eji ndụdụ mịta ya ọbara.

Eji ndụdụ mịta ya ọbara.

Syringe was used to collect his blood.

àjàdù

àjàdù

Wordàjàdù
Definitions

Noun

1.a widow or a widower;

2.widowhood

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Eze kpọkọrọ ndị ajadu n'obi ya.

Eze kpọkọrọ ndị ajadu n'obi ya.

The king gathered all the widows in his palace.

Ndị ajadu yicha akwà ojii taa

Ndị ajadu yicha akwà ojii taa

Widows and widowers are putting on black today

Nne ha bụ ajadu.

Nne ha bụ ajadu.

Their mother is a widow.

A napụrụ ajadu ahụ ala di ya.

A napụrụ ajadu ahụ ala di ya.

The widow was snatched of her husband's land.

Nwoke ajadu ahụ na-eche gị.

Nwoke ajadu ahụ na-eche gị.

The widower is waiting for you.

Onye ọbụla di ya nwụrụ abụrụla ajadu.

Onye ọbụla di ya nwụrụ abụrụla ajadu.

Anybody whose husband is dead is a widow.

Onye bụ ajadu?

Onye bụ ajadu?

Who is a widow?

Ezeugwu zatara akwa maka ndị ajadu.

Ezeugwu zatara akwa maka ndị ajadu.

Ezeugwu bought cloths for the widows.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.