Nkọwa okwu logo
Beta

àbàlà

àbàlà

Wordàbàlà
Definitions

Noun

1.water yam

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O nyere m abala.

O nyere m abala.

She gave me water yam.

Nna m koro abala n'ugbo ya.

Nna m koro abala n'ugbo ya.

My father cultivated water yam in his farm.

Ji abala na-adị mma n'ahụ.

Ji abala na-adị mma n'ahụ.

Water yam is good for the body.

Onye nwe abala a?

Onye nwe abala a?

Who has this water yam?

Nna m kọrọ abala.

Nna m kọrọ abala.

My father planted water yam.

Zụtara m abala.

Zụtara m abala.

Buy water yam for me.

Abala dị oke onu n'ahịa ugbua.

Abala dị oke onu n'ahịa ugbua.

Water yam is very costly at the market now.

Anyị riri abala n'anyasị.

Anyị riri abala n'anyasị.

we ate water yam at night.

Abala na-adị mma n'ahụ.

Abala na-adị mma n'ahụ.

Water yam is good for the body.

Abala na-atọ ụtọ.

Abala na-atọ ụtọ.

Water yam is delicious.

àbàlà

àbàlà

Wordàbàlà
Definitions

Noun

1.water yam

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

No examples

àbànà

àbànà

Wordàbànà
Definitions

Noun

1.water yam (Dioscorea alata Linn.)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ naghị amasị m iri abana.

Ọ naghị amasị m iri abana.

I don't like eating water yam.

Abana ahụ mebiri emebi.

Abana ahụ mebiri emebi.

That water yam is spoilt.

Abana kọrọ n'ahịa taa.

Abana kọrọ n'ahịa taa.

Water yam was scarce in the market today.

Onye na-arịa ọrịa suga kwesịrị ị na-eri abana.

Onye na-arịa ọrịa suga kwesịrị ị na-eri abana.

A diabetes patient supposed to eat water yam

Nna m kọrọ ji abana.

Nna m kọrọ ji abana.

My father cultivated abana yam.

Abana anaghị atọ ụtọ ya ụtọ.

Abana anaghị atọ ụtọ ya ụtọ.

Water yam is not delicious to him

Ọ na-abụ e lelichaa abana, a sụọ ya nri.

Ọ na-abụ e lelichaa abana, a sụọ ya nri.

After looking down on somebody, one day you will start appreciating his worth.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.