Yòròbá
Yòròba
Word | Yòròba |
Definitions | Proper noun 1.the Yoruba people or language |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Asụsụ ọ na-asụ bụ Yoroba.
Asụsụ ọ na-asụ bụ Yoroba.
The language she is speaking is Yoruba.
Nwoke ahụ bụ onye Yoroba.
Nwoke ahụ bụ onye Yoroba.
That man is a Yoruba person.
Ọ na-amasị Ada iri nri ndị Yoroba.
Ọ na-amasị Ada iri nri ndị Yoroba.
Ada likes eating Yoruba food.
Ọ na-alụ onye Yoroba.
Ọ na-alụ onye Yoroba.
She is married to a Yoruba.
Ọ naghị asụ Yoroba.
Ọ naghị asụ Yoroba.
He does not speak Yoruba.
Yoroba bụ otu n'ime asụsụ ndị ana-asụ na Naijiria.
Yoroba bụ otu n'ime asụsụ ndị ana-asụ na Naijiria.
Yoruba is one of the languages spoken in Nigeria.
Ebi m n'ala Yoroba.
Ebi m n'ala Yoroba.
I live in Yoroba land.
Nneka na-asụ Yoroba nke ọma.
Nneka na-asụ Yoroba nke ọma.
Nneka speaks Yoruba very well.
Nwaanyị ahụ nyere anyị aka bụ onye Yoroba.
Nwaanyị ahụ nyere anyị aka bụ onye Yoroba.
That man that helped us is a Yoruba person
Asụsụ ọ na-asụ bụ Yoroba.
Asụsụ ọ na-asụ bụ Yoroba.
The language she is speaking is Yoruba.
Ọga ya bụ onye Yoroba.
Ọga ya bụ onye Yoroba.
His master is a Yoruba person.