Nkọwa okwu logo
Beta

ümüádá

ụmụ̄ādā

Wordụmụ̄ādā
Definitions

Noun

1.an association of women, especially in Igbo land, with common ancestry or ethnicity

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụ ụmụada doziri esemokwu dị n'ezinụlọ ahụ.

Ọ bụ ụmụada doziri esemokwu dị n'ezinụlọ ahụ.

It was umuada that settled the dispute in that family.

O so n'ụmụada.

O so n'ụmụada.

She is part of the ụmụada.

Ụmụada abịaghị akwamozu ya.

Ụmụada abịaghị akwamozu ya.

Umuada did not attend her burial.

Ụmuạda dara ya nha.

Ụmuạda dara ya nha.

Ụmụada fined him.

Onye kpọrọ ụmụada?

Onye kpọrọ ụmụada?

Who invited ụmụada?

ümųökpü

ụmụ̀ọkpụ̄

Wordụmụ̀ọkpụ̄
Definitions

Noun

1.married daughters from a particular place

Variationsụmụ̀ ọkpụ̄
Related Terms
Word Stems

Examples

Iwe na-ewe ụmụọkpụ obodo anyị

Iwe na-ewe ụmụọkpụ obodo anyị

The married daughters of our community are angry

Ụmụ̀ọkpụ̄ na-enye nsogbu.

Ụmụ̀ọkpụ̄ na-enye nsogbu.

Married daughters are troublesome.

Nwunye m abanyela otu ụmụọkpụ.

Nwunye m abanyela otu ụmụọkpụ.

My wife has joined the married daughters group.

Ndị ụmụọkpụ doziri okwu na-esere anyị.

Ndị ụmụọkpụ doziri okwu na-esere anyị.

The married daughters settled the quarrel between us.

Ụmụọkpụ bụ otu siri ike n'ala Igbo.

Ụmụọkpụ bụ otu siri ike n'ala Igbo.

Married daughters group is a powerful group in Igbo land.

E nyere ụmụ̀ọkpụ̄ otu ehi.

E nyere ụmụ̀ọkpụ̄ otu ehi.

Married daughters were given one cow.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.