Nkọwa okwu logo
Beta

Ótú Ǫnị̈chà

Otu Ọ̀nị̣̀chà

WordOtu Ọ̀nị̣̀chà
Definitions

Noun

1.Onitsha market, hence town

Related Terms
Word Stems

Examples

O bu n'Otu Onicha ka e gburu Deriko.

O bu n'Otu Onicha ka e gburu Deriko.

Derico was killed at Otu Onitsha.

A mụrụ m n'Otu Ọnịcha.

A mụrụ m n'Otu Ọnịcha.

I was born at Otu Onitsha.

Ahịa Otu Ọnịcha gbara ọkụ afọ iri gara aga.

Ahịa Otu Ọnịcha gbara ọkụ afọ iri gara aga.

Fire engulfed the Onitsha Main market ten years ago.

Ana m azụ ahịa n'Otu Ọnịcha.

Ana m azụ ahịa n'Otu Ọnịcha.

I trade at the Onitsha Main market.

Ọtụtụ ndị ohi juru n'Otu Ọnịcha.

Ọtụtụ ndị ohi juru n'Otu Ọnịcha.

There are many thieves in Otu Onicha.

Ụfọdụ na-atụ ụjọ ịga n'Otu Ọnịcha

Ụfọdụ na-atụ ụjọ ịga n'Otu Ọnịcha

Some are afraid of going to Otu Onitsha.

A ga-ahụ ya n'Otu Ọnịcha.

A ga-ahụ ya n'Otu Ọnịcha.

It will be seen at the Onitsha Main market.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.