Òríríńsö
Òririnsọ
Word | Òririnsọ |
Definitions | Proper noun 1.Holy Communion often used to commemorate the Last Supper of Christ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụkọchukwu nyere anyị Oririnsọ.
Ụkọchukwu nyere anyị Oririnsọ.
The priest gave us Holy Communion.
Oririnsọ bụ maka ndị kwadoro onwe ha.
Oririnsọ bụ maka ndị kwadoro onwe ha.
Holy Communion is for those that prepared themselves.
Ọ bụ nnanị ndị Ụkọchukwu na-enye Oririnsọ.
Ọ bụ nnanị ndị Ụkọchukwu na-enye Oririnsọ.
Only the priests administer Holy Communion.