Órìè
Orìè
Word | Orìè |
Definitions | Proper noun 隠 1.arụsị of the second Igbo market day 2.the second Igbo market day 3.the second day of the Igbo week |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ mụrụ nwa n'Orie.
Ọ mụrụ nwa n'Orie.
She gave birth to her child on Orie.
Agbamaakwụkwọ ya ga-abụ ụbọchị Orie.
Agbamaakwụkwọ ya ga-abụ ụbọchị Orie.
Her wedding will be on Orie day.
Achọrọ m ịga ahịa Orie Ntịgha.
Achọrọ m ịga ahịa Orie Ntịgha.
I want to go to Orie Ntigha market.
Ndị obodo m ga-eme mmemme iri ji ọhụrụ ha n'ụbọchị ahịa Orie.
Ndị obodo m ga-eme mmemme iri ji ọhụrụ ha n'ụbọchị ahịa Orie.
My community will celebrate their new yam festival on Orie market day.
Taa bụ Orie, ahịa anyị ga-azụ n'uju.
Taa bụ Orie, ahịa anyị ga-azụ n'uju.
Today is Orie, our market will operate fully.
órìè
orìè
Word | orìè |
Definitions | Noun 1.the second of the four Igbo market days; the second day in the Igbo week |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Taa bụ nkwọ, ahịa anyị ga-azụ n'uju.
Taa bụ nkwọ, ahịa anyị ga-azụ n'uju.
Today is nkwo, our market will operate fully.
Nwōórìè
Nwoorìè
Word | Nwoorìè |
Definitions | Noun 1.child born on Orie. 2.child born on the 2nd or 6th market day. |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mụ na Nwoorie so puọ.
Mụ na Nwoorie so puọ.
Nwoorie and I left together.
Aha nne m bụ Nwoorie.
Aha nne m bụ Nwoorie.
My mother's name is Nwoorie.
Nwoorie alaala.
Nwoorie alaala.
Nwoorie has gone.
Kpọtara m Nwoorie echi.
Kpọtara m Nwoorie echi.
Bring Nwoorie to me tomorrow.
Ahụrụ m Nwoorie ụnyaahụ.
Ahụrụ m Nwoorie ụnyaahụ.
I saw Nwoorie yesterday.
Òkóòrìè
Òkoòrìè
Word | Òkoòrìè |
Definitions | Name 1.a male child born on 'Orìè' day 2.name of a male child born on 'Orie' |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Okoorie ga-abịa ọzọ.
Okoorie ga-abịa ọzọ.
Okorie will come again.
Okoorie bụ nwanne m nwoke.
Okoorie bụ nwanne m nwoke.
Okorie is my brother.
Mz Okoorie bụ onyenkuzi m.
Mz Okoorie bụ onyenkuzi m.
Mr. Okorie was my teacher.
Ọ bụ Okoorie dara iwu ahụ.
Ọ bụ Okoorie dara iwu ahụ.
It was Okorie that defaulted.
Aha a bụ Okoorie adịchaghịzi n'etiti ụmụaka ugbua.
Aha a bụ Okoorie adịchaghịzi n'etiti ụmụaka ugbua.
The name, Okorie, is no longer that existent among children of nowadays.
Stanli Okoorie bụ onyeegwu.
Stanli Okoorie bụ onyeegwu.
Stanley Okorie is a musician.