Órìè
Orìè
Word | Orìè |
Definitions | Proper noun 隠 1.arụsị of the second Igbo market day 2.the second Igbo market day 3.the second day of the Igbo week |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ mụrụ nwa n'Orie.
Ọ mụrụ nwa n'Orie.
She gave birth to her child on Orie.
Agbamaakwụkwọ ya ga-abụ ụbọchị Orie.
Agbamaakwụkwọ ya ga-abụ ụbọchị Orie.
Her wedding will be on Orie day.
Achọrọ m ịga ahịa Orie Ntịgha.
Achọrọ m ịga ahịa Orie Ntịgha.
I want to go to Orie Ntigha market.
Ndị obodo m ga-eme mmemme iri ji ọhụrụ ha n'ụbọchị ahịa Orie.
Ndị obodo m ga-eme mmemme iri ji ọhụrụ ha n'ụbọchị ahịa Orie.
My community will celebrate their new yam festival on Orie market day.
Taa bụ Orie, ahịa anyị ga-azụ n'uju.
Taa bụ Orie, ahịa anyị ga-azụ n'uju.
Today is Orie, our market will operate fully.