Òkèchúkwú
Òkèchukwu
Word | Òkèchukwu |
Definitions | Name 1.God's share; God's portion |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Aha ya bụ Okechukwu.
Aha ya bụ Okechukwu.
His name is Okechukwu.
Mụ na Okechukwu bụ enyi.
Mụ na Okechukwu bụ enyi.
Okechukwu and I are friends.
Ndị na-aza Okechukwu adịghị ọtụtụ.
Ndị na-aza Okechukwu adịghị ọtụtụ.
There are not many people bearing the name Okechukwu.
Okechukwu bụ aha nwoke.
Okechukwu bụ aha nwoke.
Okechukwu is a masculine name.
O nweghi onye ma na aha ya bụ Okechukwu.
O nweghi onye ma na aha ya bụ Okechukwu.
Nobody knew that he bears the name Okechukwu.
Okechukwu nọ n'ụlọ anyị.
Okechukwu nọ n'ụlọ anyị.
Okechukwu is in our house.
Okechukwu tọrọ Emeka.
Okechukwu tọrọ Emeka.
Okechukwu is older than Emeka.