öbà
ọbà
Word | ọbà |
Definitions | Noun 甘 1.calabash; flat disc(made from calabash) used in garri processing, or for scooping water/wine |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị ji ọba ṅụọ mmanya ebe anyị gara mmemme taa.
Anyị ji ọba ṅụọ mmanya ebe anyị gara mmemme taa.
We used a calabash to drink wine where we went for a party to today.
Biko, nyetụ m ọba gị.
Biko, nyetụ m ọba gị.
Please give me your calabash.
Ha wụnyere mmiri ọṅụṅụ ha n'ime ọba.
Ha wụnyere mmiri ọṅụṅụ ha n'ime ọba.
They poured their drinking water inside the calabash.
Anyị nwere osisi ọba n'obodo m.
Anyị nwere osisi ọba n'obodo m.
We have a calabash tree in my village.
Ọba anyị dị ebe aka m agaghị eru.
Ọba anyị dị ebe aka m agaghị eru.
Our calabash is far from my reach.
Ọba m ji eghe garị agbawaala.
Ọba m ji eghe garị agbawaala.
The piece of calabash I use for frying garri has broken.
Nye m ọba m.
Nye m ọba m.
Give me my calabash.
O ji ọba kute mmiri.
O ji ọba kute mmiri.
She fetched water with calabash.
Onye nwe ọba a?
Onye nwe ọba a?
Who has this calabash?
öbá
ọba
Word | ọba |
Definitions | Noun 抄 1.place where yams are stacked and stored 2.a store room or base; where some specific thing is stored |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Dobe ji ahụ n' ọba ka ọ ghara ifu.
Dobe ji ahụ n' ọba ka ọ ghara ifu.
Keep that yam in the barn so that it does not get missing.
E jere ohi n'ọba ha.
E jere ohi n'ọba ha.
Their barn was robbed.
Ka m jee n'ọba ego m wete ego.
Ka m jee n'ọba ego m wete ego.
Let me go to my piggybank and collect money.
Nna m nwere nnukwu ọba.
Nna m nwere nnukwu ọba.
My father has a large barn.
O ziri nwa ya ka o wetara ya ji n' ọba.
O ziri nwa ya ka o wetara ya ji n' ọba.
He sent his child to bring yam for him from the barn.
Ọba ya gbara ọkụ.
Ọba ya gbara ọkụ.
His barn got burnt.
ìkó
ìko
Word | ìko |
Definitions | Noun 設 1.cup |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E ji iko ahụ ṅụọ mmanya.
E ji iko ahụ ṅụọ mmanya.
That cup was used to drink wine.
Ifeyinwa, gbanye m otu iko mmiri.
Ifeyinwa, gbanye m otu iko mmiri.
Ifeyinwa, give me a cup of water.
Iko ahụ na-efu efu.
Iko ahụ na-efu efu.
That cup is missing.
E ji iko aṅụ mmiri.
E ji iko aṅụ mmiri.
We drink water with a cup.
Iko a ebuka.
Iko a ebuka.
This cup is too big.
Onye nwe iko a?
Onye nwe iko a?
Who has this cup?
Weta iko ahụ ebe a.
Weta iko ahụ ebe a.
Bring that cup here.
Ọ saghị iko ahụ asa.
Ọ saghị iko ahụ asa.
She didn't wash that cup.
Onye nyere gị iko ahụ?
Onye nyere gị iko ahụ?
Who gave you that cup?
ügbà
ụgbà
Word | ụgbà |
Definitions | Noun 1.calabash; [see ọbà] 2.broken gourd/calabash, used for sacrifice |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.
Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.
The wine my father bought is in the calabash.
Anyị ji ụgba chu mmiri.
Anyị ji ụgba chu mmiri.
We went to the stream with calabash.
Ụgba m na-ehi ehi.
Ụgba m na-ehi ehi.
My calabash is leaking.
Ụgba ya etiwaala.
Ụgba ya etiwaala.
His calabash has broken.