Òkéēkē
Òkeēkē
Word | Òkeēkē |
Definitions | Name 1.male child born on 'Eke' day |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Okeeke lụrụ nwaanyị abụọ.
Okeeke lụrụ nwaanyị abụọ.
Okeke married two wives.
Mz. Okeeke bụ ọkiikpe.
Mz. Okeeke bụ ọkiikpe.
Mr. Okeke is a judge.
Aha nna ya bụ Okeeke.
Aha nna ya bụ Okeeke.
Her father's name is Okeke.
Okeeke bụ aha gboo.
Okeeke bụ aha gboo.
Okeke is an ancient name.
Okeeke bụ aha deede m.
Okeeke bụ aha deede m.
Okeke is my uncle's name.
Okeeke gụrụ akwụkwọ na mahadum.
Okeeke gụrụ akwụkwọ na mahadum.
Okeke went to university.