Òkáàfǫ
Òkaàfọ̀
Word | Òkaàfọ̀ |
Definitions | Name 1.a male child born on 'Afọ' day 2.name given to a male child born on 'Afo' day |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ahanna ya bụ Okaafọ.
Ahanna ya bụ Okaafọ.
Her surname is Okafor.
Ọ bụ nnupuisi Okaafọ dulara ya mmụọ.
Ọ bụ nnupuisi Okaafọ dulara ya mmụọ.
Okafor's stubborness led to his death.
Okaafọ ga-alụ nwunye n'ọnwa ọzọ.
Okaafọ ga-alụ nwunye n'ọnwa ọzọ.
Okafor will get married next month.
O bu Okaafọ nyere m ego ahụ.
O bu Okaafọ nyere m ego ahụ.
It was Okafor that gave me that money.
Anaghịzi agụ ụmụaka Okaafọ n'oge a.
Anaghịzi agụ ụmụaka Okaafọ n'oge a.
Kids are no longer named Okafor, nowadays.
Mz. Okaafọ bụ nna m ukwu.
Mz. Okaafọ bụ nna m ukwu.
Mr. Okafor is my boss.
Kedu onye bụ Okaafọ n' ime unu?
Kedu onye bụ Okaafọ n' ime unu?
Who is Okafor among you?
Jọọn Okaafọ na-eme ejije ntọọchị.
Jọọn Okaafọ na-eme ejije ntọọchị.
John Okafor does comedy movies.
Okaafọ zụtara ụgbaala ọhụrụ.
Okaafọ zụtara ụgbaala ọhụrụ.
Okafor bought a new car.
Kpọọrọ m Okaafọ.
Kpọọrọ m Okaafọ.
Call Okafor for me.