Nwáńkwö
Nwankwọ
| Word | Nwankwọ |
| Definitions | Noun 1.male child born on the fourth or 8th market day. 2.young of animal |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nwankwọ bụ ezigbo enyi m.
Nwankwọ bụ ezigbo enyi m.
Nwankwọ is my good friend.
Nwankwọ gara ugbo.
Nwankwọ gara ugbo.
Nwankwọ went to the farm.
Ndị a mụrụ ụbọchị Nkwọ na-aza Nwankwọ
Ndị a mụrụ ụbọchị Nkwọ na-aza Nwankwọ
Persons born on Nkwo day bear the name Nwankwo
Nke a bụ nwankwọ n'ime ha niile.
Nke a bụ nwankwọ n'ime ha niile.
This is the youngest of them all.
Nwankwọ na nwunye ya alọtala.
Nwankwọ na nwunye ya alọtala.
Nwankwọ and his wife are back.
M na-achọ Nwankwọ.
M na-achọ Nwankwọ.
I am looking for Nwankwọ.
Òkóńkwö
Òkon̄kwọ̄
| Word | Òkon̄kwọ̄ |
| Definitions | Name 奴陰 1.a male child born on 'Nkwọ' day 2.name of a male born on 'Nkwọ' day |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ọtụtụ mmadụ anaghịzi agụ nwa ha Okonkwọ n'oge a.
Ọtụtụ mmadụ anaghịzi agụ nwa ha Okonkwọ n'oge a.
A lot of people no longer name their child Okonkwo nowadays.
Aha diọkpara ya bụ Okonkwọ.
Aha diọkpara ya bụ Okonkwọ.
The name of his first son is Okonkwọ.
A bara ya Okonkwọ.
A bara ya Okonkwọ.
He was named Okonkwọ.
Okonkwọ bịara ebe a taata.
Okonkwọ bịara ebe a taata.
Okonkwọ came here today.
Okonkwọ mụrụ Ezimma.
Okonkwọ mụrụ Ezimma.
Okonkwọ gave birth to Ezimma.