Nkọwa okwu logo
Beta

Nàįjíríà

Nàị̀jirīà

WordNàị̀jirīà
Definitions

Proper noun

1.a country in West Africa; Nigeria

Nominal Modifier

1.relating to Nigeria; Nigerian

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Abụ m onye Naịjiria.

Abụ m onye Naịjiria.

I am a Nigerian.

Anyị ga-aga Naịjiria n'afọ a.

Anyị ga-aga Naịjiria n'afọ a.

We will go to Nigeria this year.

E nwere ihe karịrị mmadụ nde narị abụọ na Naịjria.

E nwere ihe karịrị mmadụ nde narị abụọ na Naịjria.

There are more than two million people in Nigeria.

Naịjiria dị na mpaghara ọdịdaanyanwụ nke Afịrịka.

Naịjiria dị na mpaghara ọdịdaanyanwụ nke Afịrịka.

Nigeria is in the western part of Africa.

A kụrụ egwu Naịjiria na ya bụ mmemme.

A kụrụ egwu Naịjiria na ya bụ mmemme.

Nigerian music was played at the party.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.