Nkọwa okwu logo
Beta

Münàchíḿsò

Mụnàchim̄sò

WordMụnàchim̄sò
Definitions

Name

1.I am in the company of my God

Related Terms
Word Stems

Examples

Aha ya bụ Mụnachimso.

Aha ya bụ Mụnachimso.

Her name is Munachimso.

Mụnachi bụ mkpọbiri Mụnachimso.

Mụnachi bụ mkpọbiri Mụnachimso.

Munachi is the short form of Munachimso.

Mụnachimso bụ aha nwanne ya nwaanyị.

Mụnachimso bụ aha nwanne ya nwaanyị.

Munachimso is his sister's name.

Anyị gara agbamakwụkwọ Mụnachimso.

Anyị gara agbamakwụkwọ Mụnachimso.

We went Mụnachimso's wedding.

Ha na-akpọ m Mụna mana aha m bụ Mụnachimso.

Ha na-akpọ m Mụna mana aha m bụ Mụnachimso.

They call Muna but my name is Munachimso.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.