Nkọwa okwu logo
Beta

Íjèḿmá

Ijèmmā

WordIjèmmā
Definitions

Name

1.a female name that means journey mercies, pleasant journey, beautiful journey

Related Terms
Word Stems

Examples

Ijemma bụ onyeisi anyị.

Ijemma bụ onyeisi anyị.

Ijemma is our leader.

Ijemma, nne m na-akpọ gị.

Ijemma, nne m na-akpọ gị.

Ijemma, my mother is calling you.

Aha nwata a bụ Ijemma.

Aha nwata a bụ Ijemma.

The name of this child is Ijemma.

Iri akpụ na-amasị Ijemma.

Iri akpụ na-amasị Ijemma.

Ijemma likes eating cassava fufu.

Ijemma bụ asa nwa.

Ijemma bụ asa nwa.

Ijemma is a beautiful girl

Ijemma bụ ezigbo aha.

Ijemma bụ ezigbo aha.

Ijemma is a beautiful name.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.