Nkọwa okwu logo
Beta

Íféömá

Ifeọma

WordIfeọma
Definitions

Name

欠寊肢

1.good thing; something good; name of a person, especially female

Related Terms
Word Stems

Examples

A hụtụbeghị m nwoke na-aza Ifeọma.

A hụtụbeghị m nwoke na-aza Ifeọma.

I have not seen a man whose name is Ifeoma.

Aha nwa m nwaanyị bụ Ifeọma.

Aha nwa m nwaanyị bụ Ifeọma.

My daughter's name is Ifeoma.

Ifeọma bụ aha a na-agụ nwa nwaanyị n'ala Igbo.

Ifeọma bụ aha a na-agụ nwa nwaanyị n'ala Igbo.

Ifeoma is a name given to the girl child in Igbo land.

Ndị a na-akpọ Ifeọma na-ama mma.

Ndị a na-akpọ Ifeọma na-ama mma.

Those named Ifeoma are pretty.

Ifeọma anaghị agwụ agwụ.

Ifeọma anaghị agwụ agwụ.

Good things do not finish.

Biko, nye Ifeọma akpa a.

Biko, nye Ifeọma akpa a.

Please give this bag to Ifeoma.

Aha ya bụ Ifeọma.

Aha ya bụ Ifeọma.

Her name is Ifeoma.

Ị ga-enweta ifeọma.

Ị ga-enweta ifeọma.

You will get good things.

Ifeọma bịara na be anyị.

Ifeọma bịara na be anyị.

Ifeọma came to my house.

Ifeoma amaghị ebe ọ na-aga.

Ifeoma amaghị ebe ọ na-aga.

Ifeọma doesn't know where she is going.

Ọ na-emere m ifeọma.

Ọ na-emere m ifeọma.

He does good things for me.

Ọ bụ Ifeọma nwe ịsa efere.

Ọ bụ Ifeọma nwe ịsa efere.

It is Ifeoma's turn to wash plates.

Onye kpọrọ Ifeọma?

Onye kpọrọ Ifeọma?

Who called Ifeọma?

Gwa Ifeọma bịa.

Gwa Ifeọma bịa.

Tell Ifeọma to come.

Ifeọma na-emere m.

Ifeọma na-emere m.

Many good things are happening to me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.