ìchíè
ìchiè
Word | ìchiè |
Definitions | Noun 寅長 1.the noble ranks of the 'ǹzè' and 'ọzọ̄' in the Igbo traditional system 2.a person conferred the noble 'ǹzè' and 'ọzọ̄' ranks of the Igbo traditional system; a lord |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.
Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.
My friend's dad is a member of the king's cabinet at their hometown.
Ọ bụ ebumnobi ya ibu ichie.
Ọ bụ ebumnobi ya ibu ichie.
It is his desire to be a chief.
Ndị ichie ahụ na-agba izu megide Igwe.
Ndị ichie ahụ na-agba izu megide Igwe.
Those king's cabinet are conspiring against the king.
O kpu okpu ndị ichie.
O kpu okpu ndị ichie.
He is wearing titled men's cap.
ökpü
ọkpụ
Word | ọkpụ |
Definitions | Nominal Modifier 牛 1.ancient; long past (time); old (time); archaic |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
N'oge ọkpụ, ekwentị adịghị ire.
N'oge ọkpụ, ekwentị adịghị ire.
In the old times, cell phones didn't exist.
Onye nwe ụlọ ọkpụ ahụ dị ebe ahụ?
Onye nwe ụlọ ọkpụ ahụ dị ebe ahụ?
Who owns that archaic house there?
Emume a dị ọkpụ n'obodo anyị.
Emume a dị ọkpụ n'obodo anyị.
This practice is ancient in our town.
Okwu ọkpụ Igbo niile nwere ụdaolu.
Okwu ọkpụ Igbo niile nwere ụdaolu.
All Igbo archaic words have tones.
Ihe ọhụrụ dị iche n'ihe ọkpụ.
Ihe ọhụrụ dị iche n'ihe ọkpụ.
Modern things are different from ancient things.
Ụgbaala ya ahụ dị ọkpụ.
Ụgbaala ya ahụ dị ọkpụ.
That his car is archaic.
Ụlọ a bụ ụlọ ọkpụ anyị.
Ụlọ a bụ ụlọ ọkpụ anyị.
This is our ancient home.
Ndị ọkpụ riri mmadụ.
Ndị ọkpụ riri mmadụ.
Ancient people ate humans.
Anyị nwere ọtụtụ ihe ọkpụ.
Anyị nwere ọtụtụ ihe ọkpụ.
We have many artefacts.
Mma ahụ bụ mma ọkpụ.
Mma ahụ bụ mma ọkpụ.
That knife is an ancient knife.
Ọ dịghị mma ịkpasu ndị ọkpụ iwe.
Ọ dịghị mma ịkpasu ndị ọkpụ iwe.
It is not good to annoy the ancient people.