Nkọwa okwu logo
Beta

Dìséḿbà

Dìsembà

WordDìsembà
Definitions

Proper noun

1.the twelvth and last month of the year; December

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị ga-eje gba Ekeresimesi n'oge Disemba.

Anyị ga-eje gba Ekeresimesi n'oge Disemba.

We shall travel to celebrate Christmas in December.

Disemba bụ ọnwa iri na abụọ n'afọ.

Disemba bụ ọnwa iri na abụọ n'afọ.

December is the twelfth month of the year.

Ọtụtụ ndị mmadụ lọtara ụlọ na Disemba.

Ọtụtụ ndị mmadụ lọtara ụlọ na Disemba.

So many people returned home in December.

Ọ mụrụ nwa na Disemba.

Ọ mụrụ nwa na Disemba.

She gave birth in December.

M ga-azụ ụgbọala na Disemba.

M ga-azụ ụgbọala na Disemba.

I will buy a car in December.

Ọnwa Disemba na-atọ ụtọ na obodo anyị.

Ọnwa Disemba na-atọ ụtọ na obodo anyị.

The month of December is interesting in our town.

Ule ahụ ga-abụ n'ọnwa Disemba.

Ule ahụ ga-abụ n'ọnwa Disemba.

That exam will be in the month of December.

Ọnwa Disemba erutewela nso.

Ọnwa Disemba erutewela nso.

The month of December is approaching.

Ị ga-alọta na Disemba?

Ị ga-alọta na Disemba?

Will you return in December?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.